Kishore Kumar Hits

Gentleman Mike Ejeagha - Ebinu New Ude şarkı sözleri

Sanatçı: Gentleman Mike Ejeagha

albüm: Akuko Na Egwu, Vol. 2


Instrumental
Udeze nwanne, Udeze nwannem
Ife melụ be anyi, nwoke atụlụ ime, akwụ chalụ n'ọmụ
Ji esiri n'ite epuo ome, Udeze na anyị anaba anaba
Ife melụ be anyi, nwoke atụlụ ime, akwụ chalụ n'ọmụ
Ji esiri n'ite epuo ome, Udeze na anyị anaba anaba
Akwụ na achasivu ite ya atụ ada
Agbụ e kelụ nwa ngwere elugo ọtịtọ
Udeze na anyị anaba anaba, ebinu nwe ude.
Ebinu nwe ude, ochie oghere ekwu
Ebinu nwe ude

Поcмотреть все песни артиста

Sanatçının diğer albümleri

Benzer Sanatçılar