Intro That's right This na rebranded egwuonwa ooo Cool-G Along side Mr uj Osondi owendi!! Mc loph Egwuonwa oooo...!!! Kai kpebenu ojemma ojemma Chorus I want to start to the the dance a I want to start to the nwan chenche I want to start to the dance a I want to start to the wanchenche Egwua but egwuonwa... I wan to start to the wan chenche Taata bu egwuonwa oooo ooo I want to start to the wanchenche Verse 1 Ife mele mu ji anuli. Ife mele mu ji asoli. Ife mele mu ji eti egwu meei Ife nke a sogbuenu meei Onye mele nwa n' ebe akwaoo ooo ooo Onye mele nwa n' ebe akwa nu Nwata ebezinaaa Nwata ebezinaaa Ka anyi chubazie n' Oro nu Ka anyi chubazie n' Oro nu Chai egwua bu egwuonwaaa Chorus Egwua bu egwuonwaaa I want to start to the nwan chenche Obu gini n' afio ooo ooo ooo I want to start to the wanchenche Egwua bu egwuonwaa oooo I wan to start to the wanchenche Taata but egwuonwa oooo ooo I want to start to the wanchenche Verse 2 Everybody put up your dancing shoes Cuz I want to start to the dance ah dance ah This my party e they too hot Mr d.j chelukene Ka mu bia Oya everybody make una gbemu gbemu No be my fault Oya gbai garara Aka oru Jehovah diezi mmaoo N' arumooo eeehhh My brother kwatakwa but egwuonwa Oya dance ah dance ah for me Mr u.j abuzikwam wazobia Egwuonwa na for the money making machine Oya everybody make una gbemu gbemu Nobe my fault oya gbai garara Aka oru Jehovah di ezimma ooo na arumooo Eeehhh Chorus Egwa bu egwuonwaaa I want to start to the nwan chenche Obu gini n' afio ooo ooo ooo I want to start to the wanchenche Bianu ka anyi je eee I wan to start to the wan chenche Taata but egwuonwa oooo ooo I want to start to the wanchenche Verse 3 Egwu esetigo No Too much fun Everybody butakwanu one by one I magwa ebeanyisi O town so everybody get down Na so e bee mc loph uj na cool-G Party done start Take one bottle in case you wan shark Everything they here Do everything you like and don't fear Na we get this place Chai no time to waste Chorus Egwa bu egwuonwaaa I want to start to the nwan chenche Obu gini n' afio ooo ooo ooo I want to start to the wanchenche Bianu ka anyi je eee I wan to start to the wan chenche Taata but egwuonwa oooo ooo I want to start to the wanchenche Bridging Cool-G wu onye egwu ... Egwua wu egwuonwaooo Mr u.j wu onye egwu ... Egwua wu egwuonwaooo Mc loph ayiyaaa Egwua wu egwuonwaooo Okwa KANU so anyi ejeooo Egwua wu egwuonwaooo JJ so ayi ejeooo Egwua wu egwuonwaooo Osazi so anyi ejeooo Egwua wu egwuonwaooo Joseph yobo so any ajeooo ooo Egwua wu egwuonwaooo Siasia so anyi ejeooo Egwua wu egwuonwaooo Micheal obi so anyi ejeooo ooo Egwua wu egwuonwaooo Kalu uche... ayamma aa a aaa Egwua wu egwuonwaooo Ikechukwu uche nwa mamaooo Egwua wu egwuonwaooo Nkemu wu onyemmaooo ooo Egwua wu egwuonwaooo Chiboy wu ishi ukwuuu... Egwua wu egwuonwaooo Vincent inyamaaa... Egwua wu egwuonwaooo Chinedu ogbuke eh... Egwua wu egwuonwaooo Mr uj si anyi je... Egwua wu egwuonwaooo Say Cool-G si anyi je... Egwua wu egwuonwaooo Mc loph si anyi je... Egwua wu egwuonwaooo Makana taata wu egwuonwaooo Egwua wu egwuonwaooo.