Kishore Kumar Hits

Highstarlavista - Obodobo şarkı sözleri

Sanatçı: Highstarlavista

albüm: The Fellowship


By 6am Anom na bed
Kpo kpo na my door
My pastor si m this week
Your Blessings go come
Ejim one tie Loud waiting for my turn
Maka osuo mua ama mgbajo inye my Testimony
Aka ya di obodobo na arum
Ngozichukwu na odi obodobo n'odi obodobo
Aka ya di obodobo
Aka jehovah di obodobo obodobo
Ngozichukwu di obodobo n'odi obodobo

I've got my hopes high
Ife obuna ncho guy it'll be mine
Okwa Ejim one tie
Paa na nkolo n'eche Ngozi most high
Ma ndi Ikwokwo go die
Ma ugbom gbasie ike this week
Mua ga afu slip amam way gi
You see my destiny
Touch not odi anointed
Ima ebe m si eri
Guy don't you hate there
Ife anyi na achuya bu n'ukwu na ukwu
Amam na oga asu n'uju n'uju
Ma osu o
Oh Lord Thank You
Aka ya di obodobo na arum
Ngozichukwu na odi obodobo n'odi obodobo
Aka ya di obodobo
Aka jehovah di obodobo obodobo
Ngozichukwu di obodobo n'odi obodobo

Early last year enwe'm zero shares
Now ịsị na m'na drip ka before enwe'm zero wears
Now ụmụ asa na-ede'm na IG before enwem zero girls
Eficham my mum anya mmiri now ọnwe zero tears
Chukwu bụ ikem enwe'm zero fears
I kept on grinding and believing
Na'm ga-e'change A-Z to loud
M'nagụ rap all night with JBL
Landlord asị na m'dị loud
Now mụ na landlord ebirọzi
Ndi kọbu way mụ Ejịrọzi
Anyị buteru ike ga n'ogbe
Gwa ndi gbarụ anyị ọjị na o'make-rọdi
Aka jehovah di obodobo
Ejịrọ ụwa eme okomoko
Now i'm getting payed
Ifugo na ngozi mụ di ogologo
Aka jehovah di obodobo
Ejịrọ ụwa eme okomoko
Now i'm getting payed
Ifugo na ngozi mụ di ogologo
Onye anwụrụ
Aka ya di obodobo na arum
Ngozichukwu na odi obodobo n'odi obodobo
Aka ya di obodobo
Aka jehovah di obodobo obodobo
Ngozichukwu di obodobo n'odi obodobo

Поcмотреть все песни артиста

Sanatçının diğer albümleri

Benzer Sanatçılar