Kishore Kumar Hits

Sis. Chinyere Udoma - Ogbagwojurum Anya şarkı sözleri

Sanatçı: Sis. Chinyere Udoma

albüm: Wind Of Glory


Heheheee.
Umu chineke ee nkwa oruela mgbe i ga
Emehe onu gi kwuo okwu bayere onodu
Obula nke nadighi ka isi cho ya na ndu gi ugboa
Nkwa were onu gi topu onwe gi,
Jesus kwuru okwu ebili miri da jua,
Oweliri aka ya oke ifufe we dere duo,
Okwuru okwu ebili mirir da juo a, otua ka okwaram nsogbom nile ga da jua

Поcмотреть все песни артиста

Sanatçının diğer albümleri

Benzer Sanatçılar